Ayodeji Olukoju

Ayodeji Olukoju
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ọrụ ọ na-arụacademic, historian Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Lagos, University of Nigeria, University of Ibadan Dezie

  [1]Ayodeji Oladimeji Olukoju (Yoruba: Ayọ̀ọ́dèjì Ọládiméjì Olúkòjú; amụrụ na June 9, 1959, na Oka Akoko) bụ Ọkammụta Naijiria pụrụ iche a ma ama na ngalaba nke akụkọ ihe mere eme na Mahadum Lagos, Naijiria . [2] Ọ bụbu osote chancellor nke Mahadum Caleb, Imota ugboro abụọ n'etiti afọ 2010 na 2016. Mmasị Olukoju na nnyocha [3] bụ na mpaghara nke mmiri, ime njem, akụ na ụba, mmekọrịta mmadụ na ibe ya, ọrụ bekee na akụkọ ihe mere eme nke Naijiria.

  1. Ayodeji Oladimeji Olukoju (en-US). Nigerian Academy of Letters. Retrieved on 2022-08-07.
  2. Distinguished Professor Ayodeji Olukoju | Staff Profile (en-US). University of Lagos. Retrieved on 2022-08-07.
  3. Bayreuth. DAAD-Professor African Economic History. www.wirtschaftsgeschichte.uni-bayreuth.de. Archived from the original on 2022-08-07. Retrieved on 2022-08-07.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search